Ibrahim Barau Jibrin

Ibrahim Barau Jibrin
Ibrahim Barau Jibrin
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIbrahim Barau Jibrin Dezie
Aha ọmụmụIbrahim Barau Jibrin Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1959 Dezie
Ebe ọmụmụKano Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Barau Jibrin CON (amụrụ n'afọ 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ osote onye isi oche nke Senate Naijiria kemgbe afọ 2023. Barau Jibrin CON osote onye isi oche nke Senate nke Naijiria Ọ bụ onye omeiwu na-anọchite anya Kano North kemgbe afọ 2015. Ebe Ugwu Kano[1]

N'abalị iri na atọ n'ọnwa Juun afọ 2023, ọ ghọrọ osote onye isi oche nke Senate nke iri e guzobere ọhụrụ mgbe nhọpụta ya maka ọkwa ahụ enweghị mmegide.

Ọ na-anọchite anya Kano North Senatorial District. Senator Barau bụ Onye isi oche, Kọmitii Senate na Nkwado na onye bụbu Onye isi oche nke Kọmitii Sanate na Tertiary Institutions na TETFUND na Senate nke 9 na nke 8 n'otu n'otu. TETFUND[2]

  1. Assembly. National Assembly | Federal Republic of Nigeria (en). www.nassnig.org. Archived from the original on 2017-09-27. Retrieved on 2017-09-25.
  2. "Senate Reshuffles Committee Chairmen • Channels Television", Channels Television, 2016-07-21. Retrieved on 2017-09-25. (in en-GB)

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search